Igbo Speech Dataset
Explore recorded Igbo words and contextual sentence recordings. Each sentence is linked to its target word through accompanying metadata.
14
Target words
42
Word recordings
42
Sentence recordings
8
Tonal target words
mmiri
waterIsolated word recordings
mmiri_01.wav
mmiri_02.wav
mmiri_03.wav
Contextual sentence examples
A na m aṅụ mmiri.
sentence_01.wav
Mmiri dị na iko.
sentence_02.wav
Weta mmiri, biko.
sentence_03.wav
nri
foodIsolated word recordings
nri_01.wav
nri_02.wav
nri_03.wav
Contextual sentence examples
A na m eri nri.
sentence_04.wav
Nri a dị ụtọ.
sentence_05.wav
Nne m siri nri.
sentence_06.wav
ụlọ
house/homeIsolated word recordings
ulo_01.wav
ulo_02.wav
ulo_03.wav
Contextual sentence examples
Ọ nọ n'ụlọ.
sentence_07.wav
Ụlọ anyị dị ukwuu.
sentence_08.wav
Anyị na-aga n'ụlọ.
sentence_09.wav
nwa
childIsolated word recordings
nwa_01.wav
nwa_02.wav
nwa_03.wav
Contextual sentence examples
Nwa ahụ na-egwu egwu.
sentence_10.wav
Nwa m nọ n'ụlọ.
sentence_11.wav
A hụrụ m nwa ahụ n'ụtụtụ.
sentence_12.wav
akwụkwọ
bookIsolated word recordings
akwukwo_01.wav
akwukwo_02.wav
akwukwo_03.wav
Contextual sentence examples
Akwụkwọ dị na tebụl.
sentence_13.wav
Ana m agụ akwụkwọ.
sentence_14.wav
Zụta akwụkwọ ọhụrụ.
sentence_15.wav
àkwà
bedIsolated word recordings
akwa_bed_01.wav
akwa_bed_02.wav
akwa_bed_03.wav
Contextual sentence examples
Ọ nọ n'àkwà.
sentence_16.wav
Àkwà ahụ dị ọcha.
sentence_17.wav
A na m edina n'àkwà.
sentence_18.wav
àkwá
eggIsolated word recordings
akwa_egg_01.wav
akwa_egg_02.wav
akwa_egg_03.wav
Contextual sentence examples
Àkwá ahụ dị ọhụrụ.
sentence_19.wav
A zụtara m àkwá abụọ.
sentence_20.wav
Tinye àkwá n'efere.
sentence_21.wav
ákwà
clothIsolated word recordings
akwa_cloth_01.wav
akwa_cloth_02.wav
akwa_cloth_03.wav
Contextual sentence examples
Ákwà a mara mma.
sentence_22.wav
Zụta ákwà ọhụrụ.
sentence_23.wav
Ọ yi ákwà ọcha.
sentence_24.wav
ákwá
cry/weepingIsolated word recordings
akwa_cry_01.wav
akwa_cry_02.wav
akwa_cry_03.wav
Contextual sentence examples
Nwa ahụ na-ebe ákwá.
sentence_25.wav
Anụrụ m ákwá ya.
sentence_26.wav
Ákwá nwa ahụ juru ụlọ ahụ.
sentence_27.wav
égbé
hawkIsolated word recordings
egbe_hawk_01.wav
egbe_hawk_02.wav
egbe_hawk_03.wav
Contextual sentence examples
Ahụrụ m égbé n'elu osisi.
sentence_28.wav
Égbé na-efe n'elu ugwu.
sentence_29.wav
Égbé ahụ buru ibu.
sentence_30.wav
ègbè
gunIsolated word recordings
egbe_gun_01.wav
egbe_gun_02.wav
egbe_gun_03.wav
Contextual sentence examples
Ọ nwere ègbè.
sentence_31.wav
A hụrụ ègbè ahụ n'ime ụlọ.
sentence_32.wav
Ègbè ahụ dị n'akụkụ ọnụ ụzọ.
sentence_33.wav
anya
eyeIsolated word recordings
anya_01.wav
anya_02.wav
anya_03.wav
Contextual sentence examples
Anya m na-egbu m.
sentence_34.wav
O mechiri anya ya.
sentence_35.wav
Anya ya mara mma.
sentence_36.wav
ụgbọ
vehicleIsolated word recordings
ugbo_01.wav
ugbo_02.wav
ugbo_03.wav
Contextual sentence examples
Ụgbọ ahụ dị ọhụrụ.
sentence_37.wav
Anyị banyere ụgbọ ahụ.
sentence_38.wav
Ụgbọ ahụ na-aga ngwa ngwa.
sentence_39.wav
ọkụ
fireIsolated word recordings
oku_01.wav
oku_02.wav
oku_03.wav
Contextual sentence examples
Ọkụ na-ere n'ekwú.
sentence_40.wav
Gbanyụọ ọkụ, biko.
sentence_41.wav
Ọkụ ahụ dị ezigbo ọkụ.
sentence_42.wav